asụsụ mbunobi

asụsụ mbunobi


nkowa dezie

  1. asụsụ onye na-amụ asụsụ bu n'obi imụta maọbụ ịsụ.
  2. asụsụ onye chọrọ ime ntụghari bu n'obi ime ntụgharị ya

nkejiasusu dezie

aha


omumaatu dezie

asụsụ mbunobi anyị choro imụta bụ asụsụ Igbo.


mkpọpụta dezie

olumba dezie

ntụghari asụsụ ọzọ dezie

bekee dezie

target_language