asụsụ agwaragwa

asụsụ agwaragwa


Nkọwa dezie

  1. Asụsụ agwaragwa bụ ụdiri asụsụ na anaghi agbaso iwu isụ maọbụ ide asụsụ bekee mgbe ana-ede maọbụ asụ ya.Ọ bụ mba Nigeria bidoro ụdị asụsụ a.

A na eji ya akpa ọchị maọbụ eme mmadụ akaje.

  1. Ọ na amasị m ịsụ asụsụ agwaragwa mgbe ọbụla.
  2. O kwesiri ka anyị na-asụ 'asụsụ agwaragwa

Nkejịasụsụ dezie

Aha


Ọmụmaatụ dezie

Okeke n'asụkari asụsụ agwaragwa.

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

English dezie

Nigerian_Pidgin