asị

Nkọwa dezie

ọnọdụ ekwughị eziokwu, ekwughị ihe otu o si mee maọbụ dịrị. Okwu e kwuru iji duhie mmadụ.

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

Nwoke a bụ onye asị

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

  1. ashị
  2. ụgha
  3. ọha

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

lie

French dezie

mensonge