Ariri

Nkọwa dezie

Ariri bụ mmadụ ịnọ n'ọnọdụ ihe mgbu nke mkpụrụ obi. Iwe na ọnụma naadị onye ahụ n'ahụ mgbe duum.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Omụmaatụ dezie

Nwanyị ahụ nọ n'arịrị kemgbe di ya nwụchara.

Mkpọpụta dezie

Ariri




Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

sorrow