arụmụka
Nkọwa
dezieMkparịta ụka maka okwu na nzukọ ọha na eze ma ọ bụ nzukọ iwu, ebe a na-ewepụta arụmụka nke ụdị dị iche iche na otu isi okwu nke a na-ejikarị ntuli aka wee maara ndị meriri.
Irụ ụka banyere otu isiokwu nke a na-eme n'etiti otu na ulo akwukwo na ebe ndi ozo karịchaa n'usoro iwu
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieEnwere m mmasị ige arụmụka nke ndị Senatị. Arụmụka banyere ọgwụ mgbochi na-aga n'ihu ugbu a ebe niile