Apataụkwụ

Nkọwa dezie

Nke a bụ mpaghara ahụ mmadụ dị na mgbagote ukwu mmadụ nke na- enyere ịga ije aka. Ọ bụ akụkụ ahụ eji aga ije.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Apataụkwụ m na afụm ụfụ. Emerụrụ m ahụ n'apataụkwụ m.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ụtakụ ụkwụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Thigh [[category:]]