anya mmiri

Nkọwa dezie

Nke a bụ ụdị mmiri na-aputa n'anya mmadụ ma ọ na-ebe akwa

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Anya mmiri pụrụ ya n'anya mgbe ọ nụrụ maka ọnwụ nwunye ya

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

tears