Anyịya Ịgwe

Nkọwa dezie

Anyịnya igwe n'enwe naani ụkwụ abụọ otu oche na pedalụ nke onye na-anya ya ga-etinye ụkwụ wee nyaa ya iji mee ka ọ gaa

 
anyịnya igwe


Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Aha anyinya igwe Nna m bụ Raliey

Mkpọpụta dezie

anyịnya igwe





Olumba dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

bicycle