anamachọọrụ
Anamachọọrụ
Nkọwa
dezieBụ onye tinyere akwụkwọ ịchọọrụ ma ọbụ ohere ịgụ akwụkwọ n'ụlọ ọrụ ma-ọbụ ụlọ akwụkwọ ọbụla.
Nkejịasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieNdị anamachọọrụ ole tinyere akwụkwọ maka ohere agụmakwụkwọ a?
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieApplicant [[category:]]