Nkọwa dezie

Nke a bụ anụ a na-esi n'ezi enweta

 

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmumaatụ dezie

  • Ụfọdụ mmadụ anaghị eri anụ ezi n'ihi nkwenkwe okpukpe
  • Anụ ezi na enwe nnukwu abụba

Mkpọpụta dezie

anụ ezi




Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

[pork meat]