anụ ahụ

Nkọwa dezie

Anụ ahụ bu ahu mmadụ maọbụ anụmanụ na abughi okpụkpụ

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Anụ ahụ nwata a ahụ dị nlo

Mkpọpụta dezie

anu ahu




Olumba dezie

Anụkpa ahụ na onu ndi ezeagu n'enugwu steeti

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

skin