Amamihe

Nkọwa dezie

Amamihe bụ mmadụ inwe ezi ọgụgụ isi, echiche tọọrọ atọ na ncheta zuru oke.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ada nwere amamihe.


Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

amamife, amamive

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

intelligence