amụma gburugburu ebe obibi

Nkọwa dezie

Nkea bụ ntunye amụma iwu, Usoro omume ihe na ntuziaka ndị ọzọ nke gọọmenti ma ọ bụ Otu ebe ihe gbasara gburugburu ebe obibi. Ihe ndị ana elegara anya gụnyere Njikwa ihe mkpofu, Njikwa Mmetọ mmiri na ikuku,Njikwa ihe okike dị iche iche na ndị akpagbuorala.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Enwere amụma gburugburu ebe obibi maka Mmetọ mmiri.

Mkpọpụta dezie

Amụma gburugburu ebe obibi


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Environmental_policy