ụka alakụba

Nkọwa dezie

  • okwu Arabic nke pụtara "nrubeisi" ma na ihe metụtara okpukpe ọpụtara "mmadụ itinye uche na Chineke".
  • o sitere na "sal'm" nke pụtara ụzọ udo
  • Nkwenkwe ụka alakụba bụ na e nwere naanị otu Chukwu nke bụ Allah SWT nke Onye amuma di aso Muhammad PBUH bụ onye ọzi ya

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Ndị ụka alakụba na ekpe ekpere ugboro ise n'ụbọchị
  • ị ga-amara mgbe ọ bụ oge maka ekpere ndị ụka alakụba site na ụlọ alakụba ha

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Islam