ala dị larịị

ala dị larịị
ala dị larịị ọzọ

Nkọwa dezie

ala ebe dị elu dị larịị nke na-arị elu karịa gburugburu mpaghara ma ọ dịkarịa elu otu akụkụ

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Obodo Jos di na elu ugwu n'ala dị larịị
  • Ala dị larịị bụ ebe na-eme nri

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Plateau