• =Nkọwa=*
  1. alụmdinanwunye bụ nkwekọrịta dị n'etiti nwoke na nwaanyị tozuru òkè ibikọrịta ma malite ezinụlọ nke ha.

Nkejiasụsụ dezie

Ọmụmaatụ dezie

alụmdinanwunye na-atọ ụtọ mana e nwere ọtụtụ ihe ụfụ dị n'ime ya.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

ọlụdinanwunye

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ =

Bekeee dezie

marriage