akwụnakwụna
Akwụnakwụna
Nkọwa dezie
Akwụnakwụna bụ onye ọbụla tụmaadị nwaanyị ya na ọtụtụ ụmụ nwoke na-enwe mmekọrita iji nweta ego.
Nkejiasụsụ dezie
Aha.
Ọmụmaatụ dezie
Ọ na-agba akwụnakwụna n'obodo oyibo.
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
Akwụlakwụla. Akwụna n'olu ndị Abọ nke di n'Udi