akwụkwụ
Akwụkwụ
Nkọwa
dezieNke a bụ mgbanwe na arụmọrụ ụbụrụ mmadụ nke n'eme ka aga si na ọkụ eletriki na-adọ onye ahụ
Nkejiasụsụ
dezieNgwa
Ọmụmaatụ
dezieỌ bụ akwụkwụ dọturu nwatakịrị ahụ n'ala
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieNdapfu {Ndị obodo Izzi na Ebonyi steti n'akpọ akwụkwụ ndapfu}
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieSeizure Seizure