akwụkwọ nsọ

akwụkwọ Nsọ

Nkọwa dezie

Bụ akwụkwọ ndị otu okpukpere Chi ụka Kraịst na edebe nsọ, nke ha kwenyere na ọ na-akọwa uche Chineke banyere mmadụ. Ekere ihe ndi edere n'ime ya ụzọ abuo;ọgbara ọhụụ na nke ochie.

 

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Wetara m akwụkwọ Nsọ ahụ
  2. Nna ya gotere ya akwụkwọ Nsọ ohuu

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Baịbụl

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Bible bible

French dezie

bible