akwụkwọ mposi

akwụkwọ mposi

Nkọwa dezie

akwụkwọa eji ehicha ike na mpaghara ahụ ike nke nsị gburugburu mgbe emechara mposi

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmumaatụ dezie

  • akwụkwọ mposi nke a kachasị mma, ọ dị nro n’ahụ
  • ndị dọkịta na-adụ ọdụ ka a ghara iji akwụkwọ mposi hichapụ ọnya meghere emeghe

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

toilet paper