Nkọwa dezie

nkwụsị (ihe omume, ọrụ, ma ọ bụ usoro) site na ịkpata ọgba aghara ma ọ bụ nsogbu.

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmumaatụ dezie

  • mmiri ozuzo ahụ kpaghasị ma kwụsị nzukọ ahụ
  • ụmụ okorobịa kpaghasị ma mebie ntuli aka ahụ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

imesasi

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

disrupt