Nkọwa dezie

  • ihe ma ọbụ usoro na-arụ ọrụ n'onwe ya na enweghị nchịkwa mmadụ
  • ihe mmadụ na eme ma ọ bụ na-eme n'onwe ya, na-etinyeghị echiche ma ọ bụ nlebara anya

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

  • Usoro ahụ bụ akpaaka ngwa ngwa ị bịara
  • Igwe eji anya ụgbọ ala ahụ bụ akpaaka

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Automatic