akpa nyanaazụ

Nkọwa dezie

Nke a bụ ụdị akpa ndị ntoroọbịa na-anyakarị n'azụ. Ha ji ya ebu ma etinye ihe dị iche iche.

Nkejiaụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

E nyere anyị akpa nyanaazụ dika ihe nrita na'asọmpi anyị mere

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

backpack