[[

Jute Bag
ASC Leiden - van Achterberg Collection - 08 - 33 - Une vingtaine de grands sacs en toile de jute dans un étal de marché - Maroc - Première moitié des années 1990

|thumb|akpa aji]]

akpa ajị

nkọwa dezie

nke a bụ akpa eji aji mee . A na-eji ya etinye ngwa nri dika okporoko, osikapa, yabasi na ihe ndị ọzọ

nkejiasụsụ dezie

nkọwaaha

ọmụmatụ dezie

Ngozika ji akpa ajị atọ bia ị zụrụ ahịa

mkpọpụta dezie

olumba dezie

ekpa eji

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

jute bag