akpịrịkpa
Nkọwa
dezieEzigbo obere obere ọkpụkpụ na-ekpuchi ibe ha, ndị nke na-echebe akpụkpọ ahụ azụ na ihe ndị ọzọ nke ihe na-akpụ akpụ
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Akpịrịkpa azụ ụfọdụ a na eri eri na-esi ike iwepụ
- Agwọ na-egbu maramara n’ihi akpịrịkpa dị ya na ahụ
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
deziescales