akara ukwu dijitalụ

Nkọwa dezie

  • ozi ma ọ bụ ihe banyere otu onye dị na ịntanetị n'ihi ọrụ ha n'ịntanetị, ebe ọ na aga na ịntanetị, na ndị ọ na akpọturu na ịntanetị
  • usoro data mmadụ mepụtara mgbe ọ na-eje na ịntanetị gụnyere weebụsaịtị ọ gara, ozi ịntanetị ọ zigara, yana ozi ọnyefere n'okpuru ọrụ ịntanetị gụnyere data ọ na-ahapụ n'ịntanetị n'amaghị ama

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Digital footprint