akara ukwu na aja

Nkọwa dezie

  • akara ma ọ bụ ịrịba ama ụkwụ ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ nke na egosi ebe a zọrọ ya na ala ma ọ bụ n'elu ihe
  • Ebe dịgasị iche iche ebe ọrụ ruola karịsịa maka ọrụ ngalaba nyocha

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • kedụ akara ukwu ị na-ahapu n’ụwa a
  • Iga - ahụ akara ukwu gị ọfụma ma ọ bụrụ na ị ga - ije n’elu aja mmiri

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Footprint