akara ndebiri
Akara Ndebiri
Nkọwa
dezieAkara ndebiri bụ akara a na-etinye na ngwụcha ahịrịokwu na-ezuchaghị oke iji gosi ahịrịokwu a na-edezughị edezu. Ụdịrị ahịrịokwu a ezuchabeghi oke.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieAdanna toro ogologo mana...