Nkọwa dezie

Akara bụ ihe oriri ma ọbu nri eghere eghe sitere n'àgwà ma ọbu ji akwọrọ akwọ

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Anyị ji akara añụ akamụ kwa ụtụtụ ọbụna na bee anyị

Mkpọpụta dezie

Akara

Olumba dezie

Akara

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Akara àgwà; akara ji

Bekee dezie

Bean cake; yam cake