akanaachị steti

akanaachị steti

Nkọwa dezie

ọ bụ aha ana-akpọ ọnye na-achị steti ma hụ na ndị steti ya nwetara oke ruru ha site n'aka Gọọmentị na-achị achị, biri n'udo nakwa ihe ndị ọzọ obodo ji aga n'ihu.

Nkejiasụsụ dezie

aha


ọmụmaatụ dezie

Aha akanaachị steti m bụ Maazị Gburugburu.

mkpọpụta dezie

olumba dezie

akanaachị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

bekee dezie

Governor