Nkọwa dezie

 
Eserese akakpọ adanchi

Onye na etopụtaghị dịka o kwesịrị, pere ezigbo mpe dị mkpụmkpụ ma ọ bụ onye na etoliteghị n'ụzọ ụfọdụ. A na-enwetakarị ya site na mkpụrụ ndụ ihe nketa ma ọ bụ nwee ike ọ site na ihe gbasara ọnọdụ ahụike.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Erighị ihe na-edozi ahụ na ụmụaka nwere ike ịkpata ọnọdụ akakpọ adanchi.
  • Enwere nnyocha na-aga n'ihu ịchọpụta otu esi agwọ ma ọ bụ tụgharịa ọnọdụ akakpọ adanchi

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

dwarf