aka odo

Nkọwa

dezie

Ihe eji asụ maọbụ atụghari ihe oriri n'ikwe

Nkejiasụsụ

dezie

aha

Ọmụmaatụ

dezie

Nwanyi ahụ ji 'aka odo' asụ nri n'ikwe

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Aka odo

Ntughari na'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

pestle