akụ na ụba
'''Akụ na ụba'''
Nkọwa
dezieAkụ na ụba; nnukwu akụ ma ọ bụ ihe onwunwe bara uru. Ọ na-eweta ọtụtụ ihe ọmụma na ọrụ ahụ
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- ọnọdụ enweghị nchebe na ihe ụjọ na eme na Nigeria na emetụta ọnọdụ akụ na ụba na obodo ahụ
- Teknụzụ na akwalite ọnọdụ akụ na ụba nke ọtụtụ mba.