aja
aja
Nkọwa
dezie- aja bu kiri kiri okwute na ekpose na ala
- A na-eji aja arụ ulo ma emekwa ihe ndi ọzọ
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Nri ahụ di aja
- Aja juru n'ụlọ ahụ
- Ndi biara ebe a dika aja dị n'ala
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieuzuzu na olu ndi ezeagụ n' enugwu steeti