ahia
ahịa
Nkọwa
dezie- Ahia bụ ebe a na-ere ma na-azụta ihe ndi di iche-iche.
Ụfọdụ ahia nwere ụbọchi ha ji azụ ahia.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Orie Abọ bụ aha ahia na-azụ n'ụbọchi orie
- A na-ere nri nakwa ihe ndi ọzọ di iche-iche n' ahia
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
deziemarket [[category:]]