ahụ mgbu

Nkọwa dezie

Bụ ufu mmadụ na-enwe na ahụ ya, ọtụtụ mgbe ọ na esite na oke ndọli maọbụ enweghị ezumike na ọrụ.

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

Ndị ọkachamara si na ezughị ike ofuma bụ ya na-akpata ahụ mgbu

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ahụ ụfụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie