ahụ erughị ala

Nkọwa dezie

  • obere ihe mgbu, mmetụta na-egbu mgbu n'akụkụ ụfọdụ nke ahụ mgbe mmadụ merụrụ ahụ obere
  • mgbe mmadụ nwee obi erughị ala, nchegbu, ma ọ bụ ihere
  • enweghị nkasi obi ma ọ bụ izu ike; ihe isi ike,

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Ahụ erughị'm ala
  • Ahụ ọkụ na-eme ka ahụ́ ghara iru ya ala

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

discomfort