Aguụnọ

Nkọwa dezie

"Aguụno" bu ụdị ngwere. Ha bụ obere anụmanụ, ndị na-eri obere ihe n'efe efe dịka ụmụ ahụhụ. Ọ bụ anụ nke nwere nnukwu anya na mkpịsị ụkwụ nrapado nke na-enyere ha aka ịrịgo n'elu.

Nkejiasusu dezie

Aha

Omumaatu dezie

Aguụno juru n'ụlọ ndi obodo ahụ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ozo dezie

Bekee dezie

gecko