Aghọtaazaa

Nkọwa dezie

Aghọtaazaa bụ inwe ezi nghọta n'ihe edere ede maobụ ihe a gụpụtara n'ọnụ.

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

Onye nkuzi anyi kuzielu anyị aghọtaazaa taata.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntughari n' asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Comprehension