agbamakwụkwọ
Agbamakwụkwọ
Nkọwa dezie
Nke a bụ emume aṅụri nwoke na nwaanyị tozuru etozu ịlụ di na nwunye dika iwu ndị ụka si kwuo ji ebi dika di na nwunye.
Nkejịasụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
- Agbamakwụkwọ Ngozi na Emeka bụ n'izụ Ụka ọzọ.
- O kwesiri ka ịdịrị njikere maka agbamakwụkwọ ụmụ gi.
- Anyị ga-aga agbamakwụkwọ Ugochukwu na Nneka Echi
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
Abọ nke dị n'Udi LGA.