Agbamafa

Nkọwa dezie

Nke a pụtara ịchọpụta ihe dị n'ihu ma ọ bụ ihe mmadu na-amaghi site na mmụọ

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Ndị ichie kpebiri na ha ga eme agbamafa iji chọpụta ihe mere nwa okorọbịa ahu jiri rịa ọrịa ọjọọ ahụ tupu ọ nwụọ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

ịchụ mmụọ (Abia)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Beeke dezie

Abbreviation

Spanish dezie

Adivinación Adivinación