agbọghọbịa

Nkọwa dezie

(A na-kpọkwa ya agbọghọ) nwata nwanyị na-eto eto, toferela afọ iri na asaa. (Mgbe e nwere abụọ ma bụ karịa, ọ bụrụ ụmụagbọghọbịa ma ọ bụ ụmụagbọghọ.)

Nkejiasụsụ dezie

Āhà

Ọmụmaatụ dezie

Nke ahụ bụ njirimara agbọghọbịa. Ada Mz. Okonkwo abụrụla agbọghọbịa. Ihe ọjọọ na-eme n'oge ugbua mere ọ dị ka ịbụ agbọghọbịa bụ nnukwu ọghọm.

Were nkea tụnyere ya dezie

okorọbịa

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

English dezie

French dezie

Spanish dezie