agaghị ekwe omume
Nkọwa
dezie- enweghị ike ime, ịdị adị, ma ọ bụ mee
- ọnọdụ ma ọ bụ mmadụ siri nnukwu ike
Nkejiasụsụ
dezieNkọwa aha
Ọmụmaatụ
dezie- Ihe ahụ agaghị ekwe omume maka na o siri nnukwu ike
- Agwara m ya na ọ gaghị ekwe omume iji ụkwụ si Enugwu gawa Sokoto