agụtaghị agụta

nkọwa dezie

Ihe ọnụọgụgụ ya enweghị ngụta maka na ọ dị ukwuu.

nkejiasụsụ dezie

Nkọwaaha

ọmụmaatụ dezie

Kpakpando nke eluigwe bụ agụtaghị agụta.

mkpọpụta dezie

olumba dezie

Agụsaghị agụsa

ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

bekee dezie

https://en.wiktionary.org/wiki/countless