agụmagụ
Agụmagụ
Nkọwa dezie
- Agụmagụ bụ akụkọ ekwurekwu ma ọbụ ederede nke anyi ji egosipụta obibi ndụ anyi.
- Enwere agụmagụ ọdinala na nke ụgbua.
Nkejiasụsụ dezie
Agụmagụ bụ aha a na akpọ akụkọ.
Ọmụmaatụ dezie
- Akụkọ ifo, akụkọ okike,akikọ ndi ichie, akụkọ na egwu,abụ di ichiche na egwuregwu di ịche iche bụ cha agụmagụ.
- Onye nkụzi anyi kụziri anyi maka agụmagụ ederede.
Mkpọpụta dezie