agụ iyi
agụ iyi n'ime mmiri

Nkọwa dezie

nnukwu anụ na-eri anụ ndị ọzọ nwere ogologo agba na eze, ogologo ọdụ, ụkwụ dị mkpụmkpụ, na nnukwu akpịrịkpa na ahụ ya nke na-eji nmikpu na nwayọọ bịakwute anụ ọchọrọ iri nwere nweta-ya na mberede.  A na-achọkarị agụ iyi maka anụ ahụ na aba uru maka ịrụ akpụkpọ ụkwụ, akpa na ihe ndị ọzọ dị iche iche

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Lee anya nke ọma, akpụkpọ agụ iyi ka eji wee rụọ akpa ahụ.
  • A na akọ na agụ iyi bị na ọdọ mmiri nke Agulu na steeti Anambra.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Crocodile