agụụ
Agụụ
Nkọwa
dezieNkea bụ mmetụta obi eru ala ma ọ bụ ike ọgwụgwụ site n'erighi nri gbakwụnyere onye nwere ọchịchọ nri
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieAgụụ mere nwatakịrị ahu a ọ daa mba
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezie- Agụrụ
- Egụụ
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBeeke
dezieHunger Hunger
French
deziefaim faim