afe mgbochi mgbọegbe

Efe Mgbochi Mgbọegbe

Bulletproof Vests


Nkọwa dezie

Nke a bụ ụdịrị efe ana eyi iji gbochie mgbọegbe itụgbụ mmadụ.


Nkejịasụsụ dezie

Aha


Ọmụmaatụ dezie

Gọọmentị ewepụtala ego maka mmepụta efe mgbochi mgbọegbe maka ndị soja, ndi uweojii na ndị ọzọ.


Mkpọpụta dezie

efemgbochi mgboegbe





Olumba dezie

Ntụgharị asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

bulletproof vest