adịghị ike
Adịghị Ike
Nkọwa
dezieNke a bụ onye ume mgwu, onye adịghị ike ilu ọlu. Igbo sina aka aja aja n'ebute ọnu mmanụ mmanụ. Adighị ike ọlụ n'eweta aguu na ezinulo.
Nkejịasụsụ
dezieNgwaa
Omụmaatụ
dezieEzinulo nwoke a nọ n'ọria na ihi aguu maka nna ha adịghị ike olu.
Mkpọpụta
dezie