Ebe a na-edebe ma gosipụta ihe adịgboroja

Nkọwa

dezie
  • Ihe na bụghị nke ezigbo ya
  • Ihe bara uru emere ezigbo n'ighomi ma-nwe ebumnuche nke iduhie ma ọ bụ ghọgbuo mmadu na ihe ahụ bụ nke ezigbo ya

Nkejiasụsụ

dezie

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ

dezie
  • Amaghị m na ọ bụ ego adịgboroja.
  • Elekere mgbanaka ahụ bụ kwa adịgboroja

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Counterfeit

Fake